Music Video

Featured In

Credits

AUSFÜHRENDE KÜNSTLER:INNEN
Moec
Moec
Künstler:in
Aguero Banks
Aguero Banks
Künstler:in
KOMPOSITION UND LIEDTEXT
Okeke Chidiebere Micheal
Okeke Chidiebere Micheal
Komponist:in
Francis Chukwu
Francis Chukwu
Komponist:in
PRODUKTION UND TECHNIK
Enaps
Enaps
Produzent:in

Lyrics

[Intro]
Moec on this one oo
Onye anwụlụụ
[Verse 1]
Gone are the days anwụlụ na-akọ
Mgbe ọdịka nleka akpọ
Thank God, the rainy days are gone
Now but sọ ndụ ka a na-ayọ
Rusult ka ga-akpọ
Soon, all of our opps ka ga-atọ
Ọbụlọ ife niine ka m ga-akọ
Ịlụka m, nwa, nlesị gị akpọ, that one sure yeah
Maka ọnwerọ onye ma isi ga-abụ eze
Sọsọ ife m ma bụ na arụ m chọlụ a bigger check, ah-ah-ah
Obodo adịrọ mma bụ uru ndị nze
That's why mụna my men na apịacha ọlụ n'ime abanị ka ndị nche
I’m digging digging for this gold
Being blunt is not insult
I can’t pull up for a free show
Who wan checkmate am, who goes?
Yea these heos, they be saying, "I'm so cold"
Me na money I want o, yeah
So f*ck your love ion need non
Yea, yea, n'ilu ọlụ
Me I don’t need love
Achọ m this money to chop life, yea I don't need non
Yeah, anọ la ilu ọlụ
Me I don’t need love
Ka a na-agba mbọ, a na-eri ụwa, abịalụ ibu ọnụ
[Chorus]
God, I just want to be balling forever
Hold me on Your hands, don't let me down
Jah knows I'm a real believer
Ka mbegodi my dealer, ka obute 1 ounce of sativa
[Chorus]
God, I just want to be balling forever
Hold me on Your hands, don't let me down
Jah knows I'm a real believer
Ka mbegodi my dealer, ka obute 1 ounce of sativa
[Verse 2]
Eziokwu bụ na amalọ m na m ga-miss the days mụ enwelọ igbo na my jar
Days anyị na-ese AZ na number 15, rest in peace madam Ja
Echete m ebe anyị na ewete riz na nke anti Peace bi na yard Okeh Japan
Na-enye anyị afia on credit, afịa dị fresh, dị fresh ka bread Roban
Agugo m Bible, agugo m Quran
Esego m Bible onyego m moral
Afụgo m 100 fụ 99, I've paid my dues and they can't deny
So before ifu m na any show, malụ na ego one enye Carlo bụ ihe ga-decide
All out ops dị ka economy Nigeria, everyday bụ ihe ha ji a-decline
Agba m ọbala ka ụgbọ m gba
Ha abalụ m ọkanga nọdu n'ilu mma
Same man sị na ọ ga-achọlụ m chaa
Chọọ ịkwụpụ m na ọkụ, ọchọlọ ka aka m chaa
Now m na-esezi exotic
Onye anwụlụ bụzi the topic
Etu mụ na my men si adị ọcha, ị ga-eche na anyị na-e-use Harpic
Relaxa, eji m good news
Chimamanda ka Purple Hibiscus
Tell purple Haze that I've missed you, afịa bụ general market but I pick two
Afụgo m good life, Chukwu, I don't want to go back to days anyị na-esewa na bunk
In the club last night with my idol, ọsi m "Eze Ọnyịkọ passịalụ m blunt
[Chorus]
God, I just want to be balling forever
Hold me on Your hands, don't let me down
Jah knows I'm a real believer
Ka mbegodi my dealer, ka obute 1 ounce of sativa
[Chorus]
God, I just want to be balling forever
Hold me on Your hands, don't let me down
Jah knows I'm a real believer
Ka mbegodi my dealer, ka obute 1 ounce of sativa
[Outro]
After all this things wey man dey face
I roll like 3 grams to ease my stress
'Cause the country wan cary people trabaye
Pray that all man keep getting paid
Life is good thats all I could say
Written by: Francis Chukwu, Okeke Chidiebere Micheal
instagramSharePathic_arrow_out