Similar Songs
Credits
AUSFÜHRENDE KÜNSTLER:INNEN
Moec
Künstler:in
Beepee D Rapgod
Künstler:in
KOMPOSITION UND LIEDTEXT
Okeke Chidiebere Micheal
Komponist:in
PRODUKTION UND TECHNIK
Cabitu
Produzent:in
Lyrics
[PreChorus]
Ije ụwa bụ ka osi sọ Chukwu
Ife echị ka abụ mma nkwunwu
Anyị pịcha ọlụ, anyị ayọba Olisa ka ife anyị bu na obi bịa na mmeju
Ịsị na ọdịkwa easy, ịbịanụ metụ
Onye ọ dị ka ọ dị, ọbịanụ fụnụ
I'm big star na ogbe m, ka ịmalụ
Don't waste my time, mma nchenwu
[Chorus]
Ahhh, I can't feel sombre
I can't worry 'cause, ije ụwa bụ ka ọsị sọ nna
As I dey grind, me, I can never be sober
I stay jiggy 'cause these opps want to see me suffer
But I stay paid, them dey wonder
[Refrain]
Daily, men na-apịkọ steady
Boys adịrọ lazy
Boys adịrọ lazy
Daily, men na-apịkọ steady
Boys adịrọ lazy
Boys adịrọ lazy
[Verse 1]
One step at a time, old soldier no dey die
Ugo go dey forever fly, nwunne, nkea bụ nke anyị
Let the devil keep lying, afịa obu bịa, I ain't buying
Matter men dị Oluwa na aka, onye ga-akwụsị God's timing?
In the rough, man, abụ m the diamond, gosi Thomas my catalog
Fa sị na nwoke dị paranoid maka na money abụlọ the dialogue
Active forever ****, ma digital ma analog
Trust, G's can never be sober, the rubbers go dey pile up
Kwa ụkwụ ka-eji agbanarị government, emechie case, agba return
Efea dịkwanụ for statement, mụnwa na-anali with nwa awọ jump
My whole G's bụzi real G's
Me and my hommie, we know what's up
Mgbe ego na-adịrọ for Prado jeeps, we used to pull up in one accord, daily
Igbotic movement, the biggest movement
Soon we go blow ka a fucking trumpet
We bad ka Nigerian government
I’m on a new level
Young aboki with a new kettle
New gods for the new devil
See the new chick from new heaven
[PreChorus]
Ije ụwa bụ ka osi sọ Chukwu
Ife echị ka abụ mma nkwunwu
Anyị pịcha ọlụ, anyị ayọba Olisa ka ife anyị bu na obi bịa na mmeju
Ịsị na ọdịkwa easy, ịbịanụ metụ
Onye ọ dị ka ọ dị, ọbịanụ fụnụ
I'm big star na ogbe m, ka ịmalụ
Don't waste my time, mma nchenwu
[Chorus]
Ahhh, I can't feel sombre
I can't worry 'cause, ije ụwa bụ ka ọsị sọ nna
As I dey grind, me, I can never be sober
I stay jiggy 'cause these opps want to see me suffer
But I stay paid, them dey wonder
[Refrain]
Daily, men na-apịkọ steady
Boys adịrọ lazy
Boys adịrọ lazy
Daily, men na-apịkọ steady
Boys adịrọ lazy
Boys adịrọ lazy
Written by: Okeke Chidiebere Micheal