Lyrics
[Intro]
Ị naraa afụ dimkpa
Ị nụ isi ego
Ị nụ isi ego
Ị nụ isi ego
[PreChorus]
Nnwa, ọ bụ ihe wetele ego bụ ọlụ (Bụ ọlụ)
Nwanne, ọ bụụ na i jili ọlụ, ị bụlụ ọlụ (Bụlụ ọlụ)
Nwanne, ọ bụ ihe wetele ego bụ ọlụ (Bụ ọlụ)
And e rie gị n'iru ọlụ, ị bụlụ ọlụ
[Verse 1]
Ebele m na-emere ndị a gbabalụ m boot, very rude
Kịtaanụnwa, ha na-egwuzi m ka a na-achọ crude, and pette
Nwanne, jump off the altitude, safe landing
I chee na mụ eyi parachute
Nnwa Ogbewe OG ji the salute
Ụmụ nnụnụ na-achọ iji fine face confuse
Before e kwuo, lote na men bụ nkpọ na boot
And ị nụ ụda ya, i kwere na ọọ foam ka e ji eti udu
Oh baby sịbu na mụ a na-akwọka ọka
Bụzi onye kpọọ m, sị na photo m ka o ji agbọzi ncha
Ijitọ nwoke bulu ebu, nwoke agbago dimkpa
Ijitọ nwoke bụlụ nkụ, shade m nọ na Timber
Alịka 7Up adaa aṅụ Limca
Nwanne, akụga m from January to December
And anyị kwọga ka tatashị nọ n'ime blender
Asa chọrọ ikonja, anyị ga-enye ya number
[PreChorus]
Nnwa, ọ bụ ihe wetele ego bụ ọlụ (Bụ ọlụ)
Nwanne, ọ bụụ na i jili ọlụ, ị bụlụ ọlụ (Bụlụ ọlụ)
Nwanne, ọ bụ ihe wetele ego bụ ọlụ (Bụ ọlụ)
And e rie gị n'iru ọlụ, ị bụlụ ọlụ
[Chorus]
Ị naraa afụ dimkpa
Ị nụ isi ego
Gwa that man mechie ọnụ
Ka ọ nụ isi ego
Ụmụnwaanyị ga-akụ isi
Ma ha nụ isi ego
All the boys ga-alụ ọlụ
Ma ha nụ isi ego
[Verse 2]
Onye ji ego adaa eme eye service
Wepụta cigar, all man akpọọ matches
Kụzielụ gị ọlụ ka ọ bụ Dikeọha-matics
Napụ gị asa gị, nwanne, ọ dị gị ka magic
But you know how the game go
Balling anywhere, me and the gang, oh
Anyị adaa anụ ntị maka ọ bụ money bụ the lingo
Ọ na-ewe gị, you no dey my league, oh
It's ok, all the girls nyee m more pressure
Kịtaa, m fụ ha, m jili obi m niine gbaa ha treasure
Na anyị na-a-ball-zi with short notice
Anyị tụọ down, ọ na-ele ka film Box Office
Adị m on and they can't off it
Nwanne kpaa, biko, ị bịara ebe a ka i rie m office?
Ọ bụlụ akụkọ ka i ji bịa, zoo
And ọ bụlụ ọlụ ga-ewepụta chaa, mee ka m malụ, lemme know
[PreChorus]
Nnwa, ọ bụ ihe wetele ego bụ ọlụ (Bụ ọlụ)
Nwanne, ọ bụụ na i jili ọlụ, ị bụlụ ọlụ (Bụlụ ọlụ)
Nwanne, ọ bụ ihe wetele ego bụ ọlụ (Bụ ọlụ)
And e rie gị n'iru ọlụ, ị bụlụ ọlụ
[Chorus]
Ị naraa afụ dimkpa
Ị nụ isi ego
Gwa that man mechie ọnụ
Ka ọ nụ isi ego
Ụmụnwaanyị ga-akụ isi
Ma ha nụ isi ego
All the boys ga-alụ ọlụ
Ma ha nụ isi ego
[Outro]
Chyful so na promo
Ifygbono so na promo
Written by: Phyno