Lyrics

Pablo D Lu Atu egwu ka sam egwu Your men eruro! Ya Diro Egwu Ha di scared ka sam egwu They no fit near maka na ha gah eko Anyi gah emenye fa ncha Egwu 247 mu na men na esooo Any small thing bros OSUuuuu Si your men ha aputana ilo Maka na anyi gah emeye Ya ncha egwu Anyi Gah Emeye ya ncha Egwu Anyi Gah Emeye ya ncha Egwu Si your men Ya Aputana Ilo Maka na anyi gah emenye ya ncha egwu Main men m Ndi akpobi Etiyelu gi aru imaru ka Osi Eshi ugomba Nkanu ka Osi Ezigbote nwa nmanu omaba ka onyi Get set maka Oso gah emee Free smoke day Our oops gah adar Cause trouble ogini na emee They no fit near Maka Alah gah agba Enwe m Ninja moves ka somarai jack Cartoon mgbo ochea Ifeoma na abia aburo by chance Soo hardwork ka anyi mmaaaa Kwadote we are going up there Like sure odds we are cashing out bags Men m Nnoo on things and things Fah egbuchiro iru iru gha otor Your men eruro! Ya Diro egwu Ha di scared ka sam Egwu They no fit near maka na ha gah eko Anyi gah emenye fa ncha Egwu 247 mu na men na esooo Any small thing bros OSUuuuu Si your men ha aputana ilo Maka na anyi gah emeye Ya ncha egwu Anyi Gah Emeye ya ncha Egwu Anyi Gah Emeye ya ncha Egwu Si your men Ya Aputana Ilo Maka na anyi gah emenye ya ncha egwu My formal Guy na Aruzi soo Mgbu Geng geng ya adiro zi kwa pure Ona achozi ka Ese soo Okwu His lose maka na Ogah efuuu Maka small change ona emezi ka ewu Ebu akpo imana ochefugo uyaa Calm down mpa giwaa gah eko Agah enyi gi egwu ka sam egwu Obele agu nmosinee Ibute akpo nyegi rinne No fears ikwu gbasiri ikee Ikwuo too much mburu your babe (jonzing man) Your men eruro Ya Diro egwu Ha di scared ka sam Egwu They no fit near maka na ha gah eko Anyi gah emenye fa ncha Egwu 247 mu na men na esooo Any small thing bros OSUuuuu Si your men ha aputana ilo Maka na anyi gah emeye Ya ncha egwu Anyi Gah Emeye ya ncha Egwu Anyi Gah Emeye ya ncha Egwu Si your men Ya Aputana Ulo Maka na anyi gah emenye ya ncha egwu
Writer(s): Eneh Chidimma Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out