Credits
AUSFÜHRENDE KÜNSTLER:INNEN
Bryno BM
Künstler:in
Smartwiz
Künstler:in
KOMPOSITION UND LIEDTEXT
Smartwiz
Komponist:in
Chukwuebuka Agu
Komponist:in
PRODUKTION UND TECHNIK
Scarlett De Producer
Produzent:in
Lyrics
Bryno
Onye obodo
Onye obodo
Onye obodo
Onye obodo
Igba Chukwu
Ego n'agu m
(Ego n'agu m)
Ego n'agu m
(Ego n'agu mo)
Big bag steady chasing it maka
Ego n'agu m
(Ego n'agu mo)
Ego n'agu m
(Ego n'agu m)
Ego n'agu m
(Ego n'agu mo)
All I want bu so Bitcoin maka
Ego n'agu m
(Ego n'agu m)
Ego n'agu m
(Ego n'agu m)
Ego n'agu m
(Ego n'agu m)
Mercedes convoy iru n'azu m
Ego n'agu m
(Ego n'agu m)
Ego n'agu m
(Ego n'agu mo)
6 to 6 nno nime ahia Onitsha maka na ego agu m ego ka m n'achu
Ego n'agu m
(Chuba ego)
Ego n'agu mo
(Ego n'agu m)
Ego n'agu m
(Ego n'agu mo)
Ego n'agu mo
(Abulo ego n'agu m)
Ego n'agu m
(Ego n'agu mo)
Ego n'agu mo
(Ego n'agu mo)
Ego n'agu m
(Ego n'agu mo)
Ego n'agu mo
(Ego n'agu mo)
Ego n'agu m so munwa digodi serious to secure the
(Seriously)
Ask umu abulo abia ichu ego adiro akwu na line
No talk we chasing bags
Daily, we counting stacks
Oso gi nodu IG nene be ukwu, wasting time
Umu aloba noh on code, no lose gaurding, we only waiting for paying day
Adiro egwu egwu n'iru olu, if ur energy bad, no come my way
Munwa cho money, Aru m cholu ego, naira, dollar na pounds
So I stay up, bombing all night, with 2 bags of loud
Ije nwoke aburo, baby send me 2k, no munwa adiro esendikwa
I'm only here for the paper here for the cash, ya kam n'echase kwa
Acho m more money, more cash more cash, ka all my guys n'ebuba
And we pray for more life more life, ka anyi weh nodu n'aku maka
Ego n'agu mo
(Ego n'agu m)
Ego n'agu m
(Ego n'agu mo)
Ego n'agu mo
(Abulo ego n'agu m)
Ego n'agu m
(Ego n'agu mo)
Ego n'agu mo
(Ego n'agu mo)
Ego n'agu m
(Ego n'agu mo)
Ego n'agu mo
(Ego n'agu mo)
Ego n'agu m
Sapa bye bye, nwoke akarigo owu ite
Ike nwoke buzi now n'egbu ka mmaya ike
Check it in check it out cut off mark bute ike
Okwa onye bute kwalu ike, ka ewu n'eso
Onye ji ego nwe mba, onye ji ego nwe onu
Ijiro kwa ego bata meeting umunna akpokwanugi ewu
Sapa adiro mma, gbakwa nu oso bute ike
Capital bu na ibu nwanyi
Owu bye bye
We don make am for life
My Ni**as dey jolly
My Ni**as dey happy maka na the billion abatago
First rule bute ike
Second rule pata ego
Third rule bute iké
Ka iwe enjoy
Ego n'agu mo
(Ego n'agu m)
Ego n'agu m
(Ego n'agu mo)
Ego n'agu mo
(Abulo ego n'agu m)
Ego n'agu m
(Ego n'agu mo)
Ego n'agu mo
(Ego n'agu mo)
Ego n'agu m
(Ego n'agu mo)
Ego n'agu mo
(Ego n'agu mo)
Ego n'agu m
Scarlett on the mix
Written by: Chukwuebuka Agu, Obiadi Smartwiz