Top Songs By Jaysynths
Credits
AUSFÜHRENDE KÜNSTLER:INNEN
Jaysynths
Künstler:in
KOMPOSITION UND LIEDTEXT
Deejay J Masta
Songwriter:in
Nuno Zigi
Songwriter:in
Chisom Obinna Onyeke
Songwriter:in
Lyrics
Seh
Kee ihe na-eme? Kee ihe na-eme?
Jaysynths
J Master, onye jankara
Zigi
5 kpa abụlọọzi ego (5 kpa abụlọọzi ego)
10 kpa abụlọọzi ego (Chai)
Ụmụazị kwụzi n'ọkụ (Ụmụazị kwụzi n'ọkụ)
Ụmụazị agalago ọnụ (Galago ọnụ)
10 kpa abụlọọzi ego (No be money)
20k abụlọọzi ego (Tuah)
Ụmụazị kwụzi n'ọkụ
Ụmụasa agalago ọnụ (Heh)
Boy, welụ nwaayọ na ị na-emekwa order Azụka (Nwaayọ, nwaayọ, nwaayọ)
Ukwu nnwa a julu eju, ọ na-anyị alụ ka Pericoma (Otu a)
Jaysynths, ị na-afụ? (Ị na-afụ?)
Ụmụ ihe anya m na-afụ? (Heh)
Ọ na-abịa m na-arụ
Kee ihe na-eme? Kee ihe na-eme?
Weak bar abụlọọgodi work, everyday I dey put it in
Bulu my cross ka messiah, the messiah with zero sin
O sirọọ m n'aka, ọ just-ụụ bịa dị m n'aka
Sọ banana ezulọọzi ụmụaka
Ndị ọ dị n'aka, ife na-ama aka
Asa, worry less, ebu m ya
Hiroshima body causing damage
M ga-a-like itiwa gị ka savage
Wallet m ragodi ka luggage
Ife ọ ga-eli, gwa m, make I package
Ife ọ ga-eli, gwa m, make I package (Woah)
5 kpa abụlọọzi ego (5 kpa abụlọọzi ego)
10 kpa abụlọọzi ego (Chai)
Ụmụazị kwụzi n'ọkụ (Ụmụazị kwụzi n'ọkụ)
Ụmụazị agalago ọnụ (Galago ọnụ)
10 kpa abụlọọzi ego (No be money)
20k abụlọọzi ego (Tuah)
Ụmụazị kwụzi n'ọkụ
Ụmụasa agalago ọnụ (Heh)
Boy, welụ nwaayọ na ị na-emekwa order Azụka (Nwaayọ, nwaayọ, nwaayọ)
Ukwu nnwa a julu eju, ọ na-anyị alụ ka Pericoma (Otu a)
Jaysynths, ị na-afụ? (Ị na-afụ?)
Ụmụ ihe anya m na-afụ? (Heh)
Ọ na-abịa m na-arụ
Extraordinaire
Written by: Chisom Obinna Onyeke, Deejay J Masta, Nuno Zigi