Lyrics

Na me be Kcee Lekoko
This life we live is full of hatred
Ma ndi osu imi
Ije elu uwa bu agba ekpelu chi
O bukwa chizoba
Your trusted friend can be your enemy
Ewu muoh
Onye ma mmadu na egbu ya
Onye ma mmadu na egbu ya egbu
Uche bukwa akpa oh
Nyalu nke gi oh
Ije elu uwa bukwa okwe ana azu azu
I malu izu i gbaa
Ewo uwa zuo okwe
(I malu izu i gbaa)
Nne muo afo muru egwu na Uli bia nuru olu muo eh
(I malu izu i gbaa)
Bia kilibenu muo egwu ije elu muo oh-oh
(I malu izu i gbaa)
Eh i manu onye bu onye
(Amaghim onye bu onye)
Amaghi oh eh
(Amaghim onye bu onye)
Eh amaghi oh eh
(So Chukwu ma onye bu onye)
E-Money nwanne m
I ma onye wu onye
(Amaghim onye bu onye)
Maka na amaghi muo
(Amaghim oh bu onye)
Amaghi mu oh eh-eh
(So Chukwu ma onye bu onye)
I makwa na egwu uwa na atum oh
(Amaghim onye bu onye)
Makana amaghi onye bu onye
(Amaghim onye bu onye)
Ewo ama ndi ana eze
(Amaghim onye bu onye)
Nnem oh afo muru E-money
I madi onye wu onye
(Amaghim onye bu onye)
Who can tell me the one to trust oh, in this life?
(Amaghim onye bu onye)
E-e egwu uwa atuwuo mu oh
(Amaghim onye bu onye)
You wey de plan to kill person
Wetin go be your gain
This life is owned by God oh
I na enyedi ndu ka m juo
You want to spoil my name
Emelum gi gini oh
Emelum gi gini oh
O kwa so maka anya ukwu
You say I no good for wetin I de do
O kwa so maka anya ukwu
You want chop your own, you come chop my own
(O kwa so maka anya ukwu)
O gbu mma na esi na mma ala
O gba egbe na esi na egbe ala
The evil men do live with them
Chegharia maka ndu gi
Ai-ai elele mbombo
Chegharia maka ndu gi
E-e i manu onye bu onye
(Amaghi onye bu onye)
Amaghi muo eh
(Amaghi onye bu onye)
E- amaghim oh
(So Chukwu ma onye bu onye)
E-Money nwanne m I ma onye wu onye
(Amaghi onye bu onye)
Maka na amaghi muo
(Amaghim oh wu onye)
Amaghi mu oh eh-eh
(So Chukwu ma onye bu onye)
I makwa na egwu uwa na atum oh
(Amaghi onye bu onye)
Makana amaghi onye bu onye
(Amaghi onye bu onye)
Ewo ama ndi ana eze
(Amaghi onye bu onye)
Nnem oh afo muru Kcee I madi onye wu onye
(Amaghi onye bu onye)
Who can tell me the one to trust oh, in this life?
(Amaghim onye bu onye)
E-e egwu uwa atuwuo mu oh
(Amaghi onye bu onye)
Written by: Kingsley Okonkwo
instagramSharePathic_arrow_out