Lyrics

Iheoma, leh (Onwe onye oso nso, eh?)
Oh! Iheoma, leh (Onwe onye oso nso, eh?)
I ma na ego gba ajo oso
Anyi agba ya ajo egbe, o kwelu
In this life, if you no get the rabba
Nobody go reason your matter
Anyhow you fit, omo, try make the mula
Ejidi Igbo agwa ya onye ocha?
Don't even try to complain later
Say dem use money collect your baby
Igbalu oge Chukwu ego
Maka na ala eze Chukwu, amaghi ebe o ga ebido
Iyo, iyo, n'iheoma, leh (Onwe onye oso nso, eh?)
Oh! Iheoma, leh (Onwe onye oso nso, eh?)
Na my dad wu eze (Onwe onye oso nso, eh?)
E-money, nwanne m, apana (Onwe onye oso nso, eh?)
Mercedes Benz (Onwe onye oso nso, eh?)
Euro, pounds na dollar (Onwe onye oso nso, eh?)
Holiday in Miami (Onwe onye oso nso, eh?)
Any tori wey go waste my time
Wey no concern money
Abeg, I am sorry
I am sorry
I am sorry
Aka m adighi ya
But if you call us for Lagos State o
Okwu ego (Anyi ga-aza gi aza)
Ikpo anyi okwu n'ala Owere, o bulu okwu ego
(Anyi ga-aza gi aza)
Call me and my guys for America, o bulu okwu ego
(Anyi ga-aza gi aza)
Maka na uwa bu nke na-akpa onye
Ife na-akpa onye
Ije enu uwa bu nke na-akpa onye
Ife na-akpa onye, oyoba Chukwu
Iyo, iyo, n'iheoma, leh (Onwe onye oso nso, eh?)
Oh! Iheoma, leh (Onwe onye oso nso, eh?)
Na my dad wu eze (Onwe onye oso nso, eh?)
E-money nwanne m apana (Onwe onye oso nso, eh?)
Mercedes Benz (Onwe onye oso nso, eh?)
Euro, pounds na dollar (Onwe onye oso nso, eh?)
Holiday in Miami (Onwe onye oso nso, eh?)
Written by: Kingsley Okonkwo
instagramSharePathic_arrow_out