Credits
AUSFÜHRENDE KÜNSTLER:INNEN
Cot Family
Künstler:in
KOMPOSITION UND LIEDTEXT
Cot Family
Songwriter:in
Lyrics
[Chorus]
Na the vibe!
We no dey allow pussy control we (Na the vibe) uh-uh
Na the vibe!
Getting money and we balling all day (Na the vibe) uh-uh
Na the vibe!
Parking Buga' next to Lamborghini (Na the vibe) uh-uh
Na the vibe!
Drinking Rozay and Henny, uh-uh eh
[Verse 1]
Linda, Linda, Linda
Abeg no dey gimme lamba, lamba
Come inn'a mi room, 306 na the number, number, number
I swear you go like the konga, konga, konga
One time for the ololo (Ololo)
Wey dey like to wololo (Wololo)
We dey like biggie something, yeah
Say one time for the ololo (Ololo)
We dey like to wololo (Wololo)
We no like small something
[Chorus]
Na the vibe!
We no dey allow pussy control we (Na the vibe) uh-uh
Na the vibe!
Getting money and we balling all day (Na the vibe) uh-uh
Na the vibe!
Parking Buga' next to Lamborghini (Na the vibe) uh-uh
Na the vibe!
Drinking Rozay and Henny, uh-uh (Yeezah, Beepee)
[Verse 2]
See, asa sị mụ tinye ife na booth Father, guy
Ka okwu dị funny ka I go die
Na m chọọ ka ọ dị ready for the night
Na m ga-ewete ego ka o jee kwado the fight
Asa bu ukwu and o nwelụ height
Ife niine o melụ, o nwelụ right
Dịka achịcha, wanna have a bite
Ọ sị m na ife o ji abịa Lagos bụ flight
Kpọọlụ m number gị, nnwa
I mean account number gị, nnwa
Maka achọrọọ m ka ọ bụlụ na m bịala nta
Mgbada niine dị mean lịba enu
Nne, emena iru ewu
Men m niine akalịgo egwu
Nọlọ anị ka ị tagodị isi ewu
From there ka anyị jee dobe isi enu enu na room 306
[Chorus]
Na the vibe!
We no dey allow pussy control we (Na the vibe) uh-uh
Na the vibe!
Getting money and we balling all day (Na the vibe) uh-uh
Na the vibe!
Parking Buga' next to Lamborghini (Na the vibe) uh-uh
Na the vibe!
Drinking Rozay and Henny, uh-uh
[Verse 3]
Huh! Ọgbasaadị m oo
Ife echi ga-abụ agbasaadị m oo
M kụọ my last card, owu asaadị m oo
Echi m kwelụ ọnwụ, onye agwana m oo
A na-akalị don't be silly, mpa
Adịị m asịkwa mba na billing, mpa
Mgbe obuna m ji bịa ka mmemme fa ji ebido, e need-ii ịgwa gị na m dị willing, mpa
Mụ na-a-service engine nnwa gị
Oil dị m n'isi, ọ na-apụ mmanụ
Jee kpata ego, na ọọ ya bụ mma gị
Design' ka m na-eyi, adịị m ekpu mmanwụ
Ọọ happy ending, atana afụfụ
Bedroom voice, emena mkpọtụ
Every weekend ọ bụlọọ ọkụkụ?
Mpa, "una no go rest" ọ bụrọọ ajụjụ?
[Outro]
Linda, Linda, Linda
Abeg no dey gimme lamba, lamba
Come inn'a mi room, 306 na the number, number, number
I swear you go like the konga, konga, konga
Written by: Cot Family