Similar Songs
Credits
AUSFÜHRENDE KÜNSTLER:INNEN
DennyB
Künstler:in
Robert Lawani
Künstler:in
KOMPOSITION UND LIEDTEXT
Robert Lawani
Songwriter:in
Lyrics
(Duka Duka)
(Uda egbe ndi nso)
(Duka Duka)
(Duuu)
(Du du du Duka Duka)
(Uda Egbe ndi Nso o)
Okwa is Aza bu sure Aza? (O ife igwaa m so)
Nwee kpotalugi a sure loader
Ego baa aza, icholo e form a sharp shooter
Nsogbu julu oyi na mpepe, ije bulia sinye na gas cooker
(Iga anu uda egbe ndi nso)
Bia nwoke m, kunyeya na BTc, icholo ikwu ya na RIP?
Maka nga apiadogi TID
Ekensu ga enye VIP
taa, Ngwakwa gi erina ego m
Kita ina agwam na ijilo ego
10% m ka iji eguli egwu?
Biko ewela iwe, ka mjuo gi,
Icho ka anyi gbaa egbe?
(Icho inu uda ya?)
Icho ka anyi gba egbe?
(Mma nku n'ebe ebe)
Hmmm, taa
Icho ka anyi gba egbe?
Adim egwulegwu oru
Icho ka anyi gba egbe?
Iga afu ka osi adi, Iga afu ka osi
Icho ka anyi gba egbe?
Duka Duka
Ee Aza Man? I no want hear story oo
Ka o reflect n'aza m ozugbo ozugbo, Oiso
Asim gi oiso
Icho inu uda ya?
Icho kanyi gbaa egbe?
Nga elekwa oku Ciger o, Ifu ka osi adi
Icho kanyi gbaa egbe?
Come here, lets peace oiso, Akiko adiro a
Taa,
Icho kanyi gbaa egbe?
Adim egwulegwu n'olu o
Afulodim iru gi n'iru olu
No
Icho kanyi gbaa egbe?
Icho ifu ka osi adi? anyi ga enwe na mpempe
Icho ka anyi gba egbe?
(Duka Duka) (Duu du du du du du)
Writer(s): Robert Lawani
Lyrics powered by www.musixmatch.com