Music Video

Phyno - Ochie Dike (Mama) [Official Audio] ft. Onyeka Onwenu
Watch Phyno - Ochie Dike (Mama) [Official Audio] ft. Onyeka Onwenu on YouTube

Featured In

Credits

AUSFÜHRENDE KÜNSTLER:INNEN
Phyno
Phyno
Künstler:in
Onyeka Onwenu
Onyeka Onwenu
Künstler:in
KOMPOSITION UND LIEDTEXT
Phyno
Phyno
Komponist:in
Onyeka Onwenu
Onyeka Onwenu
Komponist:in
chibuzo azubuike
chibuzo azubuike
Songwriter:in

Lyrics

[Verse 1]
Nne m, nne ọma
Ọ kwa gị na-edu m ka mmụọ ọma
Ị sị m atụla ụjọ, nnwa mụ, jeenụ nke ọma
Ma na-ekpelụ m ekpele ka mụ nọọ kaa
He! O nwelụ ife i kwelụ ka ọ kọọ m
I nwelụgodii, i jee yọọlụ m
I nwee mama, letekwe nne gị o
[Chorus]
Chukwu, biko gọzie, ochie dike mama
Nna, gọzie nne m, ochie dike nne m
Chukwu, biko gọzie, ochie dike mama (Daalụ nne m o)
Nna, gọzie nne m, ochie dike nne m
[Verse 2]
Olisa, gọzielụ m nwaanyị ahụ m si n'ime ya pụta ụwa
Maka afụfụ niile ọ taalụ m n'enu ụwa
Ọ kwa ekpele gị na-edu m ije enu ụwa
Sị m welụ obi umeala sobe ndị ụwa
Zụọ m n'ụzọ Chi, gwa m hapụ ihe nke ụwa
Sị m solo obi m, esokwana ndị uwa
Ebe ọbụna ọ sọlụ m nọlụ n'enu ụwa a
Ị ga-anọ m na-arụ ka ị bụ obi m pụta ụwa
Ị na-ebu ụzọ agụ m, before ị gụnye onwe gị
And ma mgbe o zurọọ m, ị hapụlụ m oke gị
Mgbe ụmụ ụwa bịalụ ka fa megide m
Ị sị m akụjana, na ọọ ife so ndụ nwoke
Nee nnee, ọ kwa ọ gbajuo dọlụ
Ikwu na ibe gbarapụ m, gị ka m na-agbakwulu
Ọ bụ gịnị ka m ga-eji kenee mama m
Chineke Nna, biko gọzielụ m mama m
[Verse 3]
Ị ma na ọnwa itenaanị o
Ka nne m bulu m n'afọ
Nne m tala afụfụ n'ụwa
Wee mụọ m, ezigbo nne m
Ọ bụ gịnị ka m ga-eji
Wee kelee nne mụlụ m o
Ochie dike nne m
Ọ bụ ego, ọ bụ akwa? O zurọọ
Aga m ayọnụ yọnụ yọnụ onye kelụ m o, Chineke Nna m oo
Biko, gọzielụ m nne m o (Gọzie, gọzie)
Ochie dike nne m
[Chorus]
Chukwu, biko gọzie, ochie dike mama
Nna, gọzie nne m, ochie dike nne m
Chukwu, biko gọzie, ochie dike mama
Nna, gọzie nne m, ochie dike nne m
[Verse 4]
Elee! Yeah!
Nnwa maa mma, na ọọ kwa mama (Ọọ kwa mama)
Nnwa baa uru, na ọọ kwa mama (Ọọ kwa mama)
Na asa ma esi nni, bụkwa mama (Ọọ kwa mama)
Na a zụlụ nnwa azụ, bụkwa mama (Ọọ kwa mama)
Nwata sobe ndị ajo otu, mebe aka ntụtụ
Onye ọ ga-emechu ihu bụ mama
And, nwaanyị tochaa, wee mụta nnwa nke ya
Onye ga-abịa ọmụgwọ bụ mama
M ga na-etu gị, mama, the mama
Ofu ka ị dị, I no get another
Ọọ gịnwa bụ agụ nwaanyị m ji eje mba
Hold-uo m down, no matter the weather
M ma nlofu your sacrifice and your advice
You fought for my right, just to make things right
I bulu ọnụ, ka my future dị bright
I promise to make yours a paradise
[Verse 5]
Ị ma na ọnwa itenaanị o (Nine months)
Ka nne m bulu m n'afọ (Elee)
Nne m tala afụfụ n'ụwa
Wee mụọ m, ezigbo nne m (Eziokwu)
Ọ bụ gịnị ka m ga-eji
Wee kelee nne mụlụ m o
Ochie dike nne m (Otu a ka ọ dị, otu a ka ọ dị)
Ọ bụ ego, ọ bụ akwa? O zurọọ (At all)
Aga m ayọnụ yọnụ yọnụ onye kelụ m o
Biko, gọzielụ m nne m o (Ngọzi, ngọzi)
Ochie dike nne m (Ogologo ndụ na arụ isiike, ọ ga na-eso gị nne)
[Chorus]
Chukwu, biko gọzie, ochie dike mama
Nna, gọzie nne m, ochie dike nne m
Chukwu, biko gọzie, ochie dike mama
Nna, gọzie nne m, ochie dike nne m
[Outro]
Mama m bụ ochie dike
Ọ ma ka esi ejide ezinaụlọ
O shie ike, o bulu ngwaafịa ya kee n'isi
Tupu ọ nata, nri ejupụta ezinaụlọ
Mama m bụ ochie dike
Mgbe ụwa na-achọ ife fa ga-eme ibe fa
Nnukwu okwu pụtalụ
Ọyị adịrọzii, nwanne adịrọzii, ibe adịrọọ
Ochie dike nne m sịlị, ebe nnwa m kwụ
Ebe ahụ ka m ga-akwụ
Extra Ordinaire
Written by: Onyeka Onwenu, Phyno, chibuzo azubuike
instagramSharePathic_arrow_out