Créditos
AUSFÜHRENDE KÜNSTLER:INNEN
Amb. Sis. Chinyere Udoma
Künstler:in
Chinyere Phelomina Udoma
Stimme und Gesang
KOMPOSITION UND LIEDTEXT
Chinyere Phelomina Udoma
Songwriter:in
PRODUKTION UND TECHNIK
Christian Global Voices Ministry
Produzent:in
Letras
Eze
Eze ndị Eze na-ezo n'okpuru Ya o
Ọ dịghị onye Gị na ya na-achị eze
Eze
Eze ndị Eze na-ezo n'okpuru Ya
Ọ dịghị onye Gị na ya na-achị eze
N'eluigwe na elu ụwa o
Chukwu naanị Gị bụ ọkaakaa
Ọ dịghị onye Gị na ya na-achị eze
N'eluigwe na elu ụwa oo
Chukwu naanị Gị bụ ọkaakaa o
Ọ dịghị onye Gị na ya na-achị eze
Eee! N'eluigwe na elu ụwa
Chukwu naanị Gị bụ ọkaakaa
Ọ dịghị onye Gị na ya na-achị eze
N'eluigwe na elu ụwa (N'eluigwe na ụwa a)
Chukwu naanị Gị bụ ọkaakaa
Ọ dịghị onye Gị na ya na-achị eze
I loro ihe loro enyi (I loro ihe loro enyi)
Kpụrụ ọdụm n'ọnụ, ma turu ugò laa
Ọ dịghị onye Gị na ya na-achị eze
I loro ihe loro enyi (I loro ihe loro, loro ihe, loro ihe, loro ihe, loro enyi)
Kpụrụ ọdụm n'ọnụ, ma turu ugò laa
Ọ dịghị onye Gị na ya na-achị eze
Ị bụ oke mmụọ (Ị bụ oke mmụọ)
Mmụọ ndị a na-atụ egwu, na-atụ egwu Gị
Ọ dịghị onye Gị na ya na-achị eze
Ị bụ oke mmụọ (Ị bụ oke mmụọ)
Mmụọ ndị a na-atụ egwu, na-atụ egwu Gị
Ọ dịghị onye Gị na ya na-achị eze
A na-egbu achara, mana Gị bụ oke achara na-eto o (A na-egbu achara)
Ọ dịghị onye Gị na ya na-achị eze
(Ị bụ a na-egbu oo) A na-egbu achara, mana Gị bụ oke achara na-eto o
Ọ dịghị onye Gị na ya na-achị eze
Eze (Eze)
Eze ndị Eze na-ezo n'okpuru Ya (Iyi eri ọba, iyi eri ọba)
Ọ dịghị onye Gị na ya na-achị eze
Eze (Eze)
(Eze m oo) Eze Ndị Eze na-ezo n'okpuru Ya (Ezoo m oo n'okpuru Gị oo)
Ọ dịghị onye Gị na ya na-achị eze
(The heaven and earth) Heaven and earth adore You
The immortals bow before You
Ọ dịghị onye Gị na ya na-achị eze
Cherubim and Seraphim bow before You (Cherubim and Seraphim)
24 Elders worship at your feet (Eze!)
Ọ dịghị onye Gị na ya na-achị eze
Heaven and Earth Adore You (Heaven and earth oo)
The immortals bow before You
Ọ dịghị onye Gị na ya na-achị eze
Cherubim and Seraphim bow before You
24 Elders worship at your feet (Iyi eri ọba)
Ọ dịghị onye Gị na ya na-achị eze
(Tuonụ Ya eze mmụọ) Eze (Eze mmụọ)
Eze ndị Eze na-ezo n'okpuru Ya (Eze mmụọ)
Ọ dịghị onye Gị na ya na-achị eze
(Ezoo m n'okpuru Gị o) Eze
Eze ndị Eze na-ezo n'okpuru Ya
Ọ dịghị onye Gị na ya na-achị eze
Eze mmụọ
Ọgadaga n'elu mmiri
Oke osimiri ataata
Eze, Eze, Eze, Eze obodo anyị na-ezo n'okpuru Gị
Enweghị onye Gị na ya na-achị eze
Written by: Chinyere Udoma