Canciones similares
Créditos
AUSFÜHRENDE KÜNSTLER:INNEN
Hugo P
Künstler:in
Aguero Banks
Künstler:in
KOMPOSITION UND LIEDTEXT
Chukwu Francis
Songwriter:in
Edwin Prince
Songwriter:in
PRODUKTION UND TECHNIK
Enaps
Produzent:in
Letras
[Verse 1]
Kee way? Anyị nọ ya
Na ogbe m, all man bụ "I don't care"
Ịchọ ndị nna ele-akpọ anyị wee ya
No joy but, ọlụ baa anyị achịa
Save your self or die in fear, in the street, all man na-achụ nke ya
Play with me or my brodies, anyị kpọnye gi, nwanne, ị ga-anụ ụda ya
The journey eteka, but men na-aga ya
Lord knows
Every thing I lost on the road enwete m ya back in ten folds
Asa kọbu mụ mgbe m dịbu broke na-akpọzị m asị na m dị too dope
Even when I lost everything on me, nwanne, I never ever lost hope
And now, these blessings to choke
[Chorus]
Go hard or go home
Nwanne, I stood ten toes
Mụ na onye awụlụ been litty for years anyị na-agbalị east coast
Go hard or go home
Nwanne, I stood ten toes
Mụ na onye awụlụ been litty for years anyị na-agbalị east coast
[Refrain]
I'm all the way up and I won't stop
Hapụ ndị gabala asịlị make dem dey talk
I'm all the way up , adịghị m atụ ụjọ
Hapụ ndị gabala asịlị make dem dey talk
[Verse 2]
I’ve been up and I’ve been down
Sị na ụmụ mụ amaantawu ụdị afụfụ m taa
First time eke bulu m
Ịfụ ụdị ajụjụ m zaa
Ha sị m, "Way, kee ihe ị na-eme na street?"
M sị ya, "Officer, ihe m na-achụ bụ paper
Adịlọọ m ezu ohi, ọọ before ka m na-apịachabu kapa
I sold my phone to record my first song
X1 sị na m bụ next one
Abụ m an OG, anọ m ogbe oge Lusylto na-eme test run (Downtown)
News flash, ụmụ wa gị come board
Osi gini?
News flash, ụmụ wa gị come board
[Chorus]
Go hard or go home
Nwanne, I stood ten toes
Mụ na onye awụlụ been litty for years anyị na-agbalị east coast
Go hard or go home
Nwanne, I stood ten toes
Mụ na onye awụlụ been litty for years anyị na-agbalị east coast
[Refrain]
I'm all the way up and I won't stop
Hapụ ndị gabala asịlị make dem dey talk
I'm all the way up , adịghị m atụ ụjọ
Hapụ ndị gabala asịlị make dem dey talk
Written by: Chukwu Francis, Edwin Prince