Presentada en

Créditos

AUSFÜHRENDE KÜNSTLER:INNEN
Nuno Zigi
Nuno Zigi
Künstler:in
KOMPOSITION UND LIEDTEXT
Ayadinuno Okechukwu
Ayadinuno Okechukwu
Songwriter:in
PRODUKTION UND TECHNIK
Savio
Savio
Produzent:in

Letras

[Chorus]
As ezigbote nwa Otu Onitsha Ado
M na-achụpado the ego
(Otu I dey rep nwanne keezi)
As ezigbote nwa Otu Onitsha Ado
Nwa Otu Onitsha Ado
Yeah, Oh my God o
[Verse 1]
Rule for the jungle just survive?
If I no fuel my desire ogbuo my drive
M na-achụpado ya with all my life (Do or die)
What will be will be, I own the hive
Yeah
Nwata ebu na afọ ma na-ayọ king ọnọlụ anị na-consider
Anyị kpalụgodu together
Ndị nwa tinye m ghọ John Cena
Maka adị ama ama, ọgwa , ị ga-anọ on guard
This is not an ad, it's not a game, dosa your pad
Yeah
[Bridge]
Ogbe ọza selụ aka na igbo, na igbo na-agbakwa mmadụ ala (Kosi)
Ịkpa m aka n'ilo, mwelụ ọkpọ dụwaa mmadụ anya
Amaka ma ihe na GRA bụ itibọlịbọ na wọlịwọ
Ha chọlụ ịgbafu m ka felelem, ha fụ na nwoke bụ kpọkịlịkpọ
Yeah
[Chorus]
As ezigbote nwa Otu Onitsha Ado
M na-achụpado the ego
As ezigbote nwa Otu Onitsha Ado
Nwa Otu Onitsha Ado
Oh my God o
[Chorus]
As ezigbote nwa Otu Onitsha Ado
M na-achụpado the ego
As ezigbote nwa Otu Onitsha Ado
Nwa Otu Onitsha Ado
Oh my God o
[Verse 2]
The girl ichee na igonye the world
Ọbụlụ your babe adịgoli bored
The most inwetee out of this bụ just hole ịkwunyelụ rod
The craze for money egbugo the world
Ụfọdụ na ewelụ aka tinye na blood
Puta on Sunday, chịlị the hands straight to church, unto the Lord
Nsogbu dị o, way, ezigbo nsogbu dị
Mgwa giị the sugar hapụ the bitter ọ ga-ebu ma mụnwa aka
To okay the cards you were dealt, ị ga-ebe ma akwa
Ụwa bụ afịa and ọmaa gị gen, ị ga-eje the afịa
Yeah
[Bridge]
Daily my mother dey cast, dey bind
All I dey seek say I go find
Ebu m money at the back of my mind
A millie, a millie, a million
Daily my mother dey cast, dey bind
All I dey seek say I go find
Ebu m money at the back of my mind
A millie, a millie, a million
[Chorus]
As ezigbote nwa Otu Onitsha Ado
M na-achụpado the ego
As ezigbote nwa Otu Onitsha Ado
Nwa Otu Onitsha Ado
Oh my God o
[Chorus]
As ezigbote nwa Otu Onitsha Ado
M na-achụpado the ego
As ezigbote nwa Otu Onitsha Ado
Nwa Otu Onitsha Ado
Oh my God o
[Bridge]
Ogbe ọza selụ aka na igbo, na igbo na-agbakwa mmadụ ala
Ịkpa m aka n'ilo, mwelụ ọkpọ dụwaa mmadụ anya
Amaka ma ihe na GRA bụ itibọlịbọ na wọlịwọ
Ha chọlụ ịgbafu m ka felelem, ha fụ na nwoke bụ kpọkịlịkpọ
Written by: Ayadinuno Okechukwu
instagramSharePathic_arrow_out