Presentada en

Créditos

AUSFÜHRENDE KÜNSTLER:INNEN
Kolaboy
Kolaboy
Künstler:in
KOMPOSITION UND LIEDTEXT
Nwodo Victor Chinonso
Nwodo Victor Chinonso
Songwriter:in
Okafor Chukwujekwu Sunday
Okafor Chukwujekwu Sunday
Songwriter:in
PRODUKTION UND TECHNIK
Barmy
Barmy
Produzent:in
Caution LXE
Caution LXE
Mischtechniker:in

Letras

Nwatakiri makata mma ijuba obu onye muru nwa nwa (Ajeh, kparanuma)
Tegide ewgum (kparanuma)
Nwa bu achara ugo (Odia, kparanuma)
Tegide egwum (kparanuma)
Omuta ogosi igbo (Kola, kparanuma)
Ah ohh ifugo na nwa nwa yiri nne ya (Boy, kparanuma)
Nwatakiri makata mma ijuba obu onye muru nwa nwa (kparanuma)
Tegide egwum (kparanuma)
Nwa bu achara ugo (kparanuma)
Tegide egwum (kparanuma)
Omuta ogosi igbo (kparanuma)
Ah ohh ifugo na nwa nwa yiri nne ya (kparanuma)
Akuku ugo mma, nwatakiri bu uwa mgbede
Nwa bunu so mma, nwata atoka ka obu okpete (seh)
Achala ugo mma
Nwa lechaba chi gi nyelu gi (heh)
Onu gbajie boys enenebe eje oru chi gi kelu gi
Ejelum egwu n'orie agu (sawa mma)
We fu nu agbamma (sawa mma)
Ntiketere ya egwu osi n'ojeke esom na (sawa mma)
Anyi anawa ojuom ma mu amazilu nne ya (sawa mma)
Obu onye bu di nne gi
Osim n'okwa agbamma (sawa mma)
Nwe tiwe ifugo na nwa nwa yiri nne ya (sawa mma)
Nwa di nu priceless, oburo nwa kposanu rewe (kpowam)
Iburu jet ibunu private, pencil okwa gotenu dewe (kpowam)
Asa lecha wa okwa ginwa mere ubochi kwuru stand still (kpowam)
Iburu delilah nwa achoghom imah n'nga abunwu sampson (kpowam)
Enyemaka ngwa nwata kwu oto ka kpomkwem (kpowam)
Achorozim aka mgba okwa so ginwa kam cholu (kpowam)
Nwatakiri makata mma ijuba obu onye muru nwa nwa (kparanuma)
Tegide egwum (kparanuma)
Nwa bu achara ugo (kparanuma)
Tegide egwum (kparanuma)
Omuta ogosi igbo (kparanuma)
Ah ohh ifugo na nwa nwa yiri nne ya (kparanuma)
Nwatakiri makata mma ijuba obu onye muru nwa nwa (kparanuma)
Tegide egwum (kparanuma)
Nwa bu achara ugo (kparanuma)
Tegide egwum (kparanuma)
Omuta ogosi igbo (kparanuma)
Ah ohh ifugo na nwa nwa yiri nne ya (kparanuma)
Akuku ugo mma, nwatakiri bu uwa mgbede
Nwa bunu so mma, nwata atoka ka obu okpete (seh)
Achala ugo mma
Nwa lechaba chi gi nyelu gi (heh)
Onu gbajie boys enenebe eje oru chi gi kelu gi
Omuma asa alu (nwa oma)
Achala ugo nwanyi (nwa oma)
Omuma asa alu (nwa oma)
Achala ugo nwanyi (nwa oma)
Kiribenu ola nwa (nwa oma)
Elewe ukwu egbuo ewu (nwa oma)
Nwatakiri makata mma ijuba obu onye muru nwa nwa (kparanuma)
Tegide egwum (kparanuma)
Nwa bu achara ugo (kparanuma)
Tegide egwum (kparanuma)
Omuta ogosi igbo (kparanuma)
Ah ohh ifugo na nwa nwa yiri nne ya (kparanuma)
Nwatakiri makata mma ijuba obu onye muru nwa nwa (kparanuma)
Tegide egwum (kparanuma)
Nwa bu achara ugo (kparanuma)
Tegide egwum (kparanuma)
Omuta ogosi igbo (kparanuma)
Ah ohh ifugo na nwa nwa yiri nne ya (Kola, kparanuma)
It's it's Barmy on the beat
Caux, Caux
Written by: Nwodo Victor Chinonso, Okafor Chukwujekwu Sunday
instagramSharePathic_arrow_out