Canciones más populares de Chinaza Ada Igbo
Canciones similares
Créditos
AUSFÜHRENDE KÜNSTLER:INNEN
Chinaza Ada Igbo
Künstler:in
KOMPOSITION UND LIEDTEXT
Chinaza Ada Igbo
Songwriter:in
Letras
Osisi hụrụ m na-atụ nkwe, ifufe majie ya onu oo
Ụwa m bịara, mụ na Chi m o, nke m akọla mụ oo
Osisi hụrụ m na-atụ nkwe, ifufe majie ya onu oo
Ụwa m bịara, mụ na Chi m o, nke m akọla mụ oo
Ọ ga-adịrị m mma n'Eke
Ọ ga-adịrị m mma n'Orie
Ọ ga-adịrị m mma n'Afọ
Ọ ga-adịrị m mma na Nkwọ (Isee)
N'iru, n'iru, ka mụ na-aga
N'iru, n'iru, ka mụ na-aga
N'iru, n'iru, ka mụ na-aga
Forward ever oh, forward ever, eh
Onye sịrị na mụ agaghị adị o
Ọ ma nre ee, ọ ma nre
Onye sịrị na mụ ama ndị mma
Ọ ma nre ee, ọ ma nre
Onye sịrị na afịa m agaghị azụ
Ọ ma nre ee, ọ ma nre
Whoever say I no go progress
Ọ ma nre ee, e no work
As you wake up today
Your heart and hands are so clean
Inside your heart oh
You no de wish any man evil
I gbuo n'iru, mma, mma o
I gbuo n'azụ, mma, mma o
Akanri na akaekpe, ihe ị na-achụ dị mma
Ị ga-egbute mma o
Ọ bụrụ na obi gị dị ọcha
And, aka gị dị ọcha
Ihe ọjọọ onye iro zubere n'isi gị
Ọ gaghị ere chaa chaa
Onye sịrị na ị gaghị adị o
Ọ ma nre ee, ọ ma nre
Onye sịrị na ị ma ndị mma
Ọ ma nre ee, ọ ma nre
Onye sịrị na afịa gị agaghị azụ
Ọ ma nre ee, ọ ma nre
Whoever say you no go progress
Ọ ma nre, e no work
Anyị kpọọ Chi anyị, Chi anyị, Ọ ga-aza
Ngọzi gị, kpọọ ya, ọ ga-aza
You write exam, nwanne, you go pass
Any wuruwuru, jump and pass
Afịa gị ga-azụ nụ, ọ ga-azụ nụ gwoo gwoo
Ọrụ ị na-arụ nụ, ọ ga-agazi gwoo gwoo
Ihe ọma ị na-eme nụ, ọ ga-agazi gwoo gwoo
Onye iro tinye isi, isi ya atọ nụ gwoo gwoo
Say, I go prosper, eh, you go prosper
Anything good you de do, e go prosper
Call your own, your own, e go answer
Say, say, say, I say you go prosper
Ụmụ Igbo, lee, lee, lee
Ọọ kwanụ Ada Igbo, ọ bụ mụ na-ekwu o
Ọfọ m na-agọ mgbe niile
And everyday, eh
Ọ ga-adịrị anyị mma n'Eke (Isee)
Ọ ga-adịrị anyị mma n'Orie (Isee)
Ọ ga-adịrị anyị mma n'Afọ (Isee)
Ọ ga-adịrị anyị mma na Nkwọ (Isee)
N'iru, n'iru, ka anyị na-aga
N'iru, n'iru, ka anyị na-aga
N'iru, n'iru, ka anyị na-aga
Forward ever, forward ever, eh
Onye sịrị na anyị agaghị adị o
Ọ ma nre ee, ọ ma nre
Onye sịrị na anyị amaa ndị ma
Ọ ma nre ee, ọ ma nre
Onye sịrị na afịa anyị agaghị azụ o
Ọ ma nre ee, ọ ma nre
Whoever say we no go progress
Ọ ma nre, e no go work
Written by: Chinaza Ada Igbo