Créditos
KOMPOSITION UND LIEDTEXT
Highstarlavista Shadow Odumodublvck
Songwriter:in
Letras
[Intro]
Ọkwa ike pentecost, chai
Oluwa biko chọọ my chapter
Ọkwa ike agịdị ka anyị tụọ ka a biggie
Oluwa, chọọlụ m chaa ka Abacha
Tarh, Jisus buyezienụ m ike a
Panyezienụ m ego a
Kee ihe na-eme
Jisus! Jisus
[PreChorus]
Oluwa, chọọlụ m chaa
Chọọlụ m chaa ka anyị kụọ ka Abacha
Oluwa, chọọlụ m chaa
Chọọlụ m chaa ka anyị kụọ ka Abacha
Oluwa, chọọlụ m chaa
Chọọlụ m chaa ka anyị bili ka Abacha
Oluwa, chọọlụ m chaa
Chọọlụ m chaa ka anyị chịa ka Abacha
[Chorus]
Buta, who's your role model?
Mummy, ọkwa Abacha
Highstar, kee your dream label?
Living large ka Abacha, mma
[Chorus]
Buta, who's your role model?
Mummy, ọkwa Abacha
Highstar, kee your dream label?
Living large ka Abacha, mma
[Bridge]
Ọkwa ike pentecost
Oluwa biko chọọ my chapter
Ọkwa ike agịdị ka anyị tụọ ka a biggie
Oluwa, chọọlụ m chaa ka Abacha
[Verse 1]
Chineke, a worth m ya
10 billion dollars, a worth m ya
Just gbaalu m 5 billion
Ka m kwụọ ụgwọ ọkụ, ndị Nepa a cut ọ ya
Highstar kpọọ mụ, m'pickie ka m na-alụ yahoo
Ilu efi, ilu baboo
Don't play with me, abịa m ikili cartoon
Ị na-alụ ịfe anyị lụụ times two
Eyịlọọ suit anọ na yard
Chineke, ịfe nke a adiịbago bad
Achọlọọ m ịnachịya to the past
So ịfe m chọkwaa na this game but to last
Sọ meelụ m ya oh Lord (Oh Lord)
Afa English m bụ no joy (No joy)
Three phones, zero phone calls
Maka everything m nwelụ, I put it on God
I put it on God
[Chorus]
Buta, who's your role model?
Mummy, ọkwa Abacha
Highstar, kee your dream label?
Living large ka Abacha, mma
[Chorus]
Buta, who's your role model?
Mummy, ọkwa Abacha
Highstar, kee your dream label?
Living large ka Abacha, mma
[Verse 2]
Dissolve the men there, chelụ
Nobody dey wait, see my men gotta rush this Abacha
Nobody be patient dog, all of us na potent drug
Commot money, if you give us chance, we go take over Italian job
Bullion van
Robbing banks
Balance am
Chineke
Name it or go to war
Major Nzeọgwụ na my role model
Only thing be say, dem no fit kpai me
Pull up in a silly antique
Swagger na my go to antic (Ehn)
Ojukwu, I pull up in whips
Benz, kicks
Highstar oya cack, make we enter Madrid
Bureau De Change gats thank us
We getti Pounds and Euros
[Chorus]
Buta, who's your role model?
Mummy, ọkwa Abacha
Highstar, kee your dream label?
Living large ka Abacha, mma
[PreChorus]
Oluwa, chọọlụ m chaa
Chọọlụ m chaa ka anyị kụọ ka Abacha
Oluwa, chọọlụ m chaa
Chọọlụ m chaa ka anyị kụọ ka Abacha
Oluwa, chọọlụ m chaa
Chọọlụ m chaa ka anyị bili ka Abacha
Oluwa, chọọlụ m chaa
Chọọlụ m chaa ka anyị chịa ka Abacha
[Chorus]
Buta, who's your role model?
Babariga from mecca
Highstar, kee your dream label?
The oud wey cast na lala
[Chorus]
Buta, who's your role model?
I no dey smoke Arizona
Highstar, kee your dream label?
Living large ka Abacha, mma
Written by: Highstarlavista Shadow Odumodublvck