Letras

[Intro]
Sambalitual
Iyoo
Jeriq
[Verse 1]
Ogbe m si bịa enwelọọ joy
All I have is my hustle, maka hope adịlọọ
Ogbe m si bịa dịkwa wuu, ị dịlọọ akọ maka ego n’ogbe, ị na-akọ tuu
Thank God for the street
Secure the bag, illegit or legit
Ọ bụụ na ọbụlọọ maka ego, die it
Charging a milli for show, bụ my dream
Onye ji afịa, biko, selepase
Adị m addicted to this paper chase
Ogbe m si bịa na-e-rep kwa my name
Popo ji my men, Chukwu make a way
Ogbe sị na m bụ the Voice of the streets
N’ogbe m, e ji bulletin eme riz
We are born in the street, mpa, but the dream is to be rich and never to die in the streets
[Chorus]
Dreams of isewa na Lamborghini, Amen
Dripping in Louis Vuitton, Amen
Mgbada ga-e-chest billing, Amen
Me and my ****, we up, Amen
Stuck in this grind for life, I keep it 100, 1 + 99
Dripping in Louis Vuitton, Amen
Me and my ****, we up, Amen
[Verse 2]
I fit no carry first or carry second, but, I no go carry last
E-sendịlọọ m onye bụ first ma onye bụ second, sọ ife m sendịị bụkwa the bag
F ndị imi n’ime ogbe, ka 69
Ogbete abụlọọ afịa 9
M na-enye ogbe solution, ka mụ abụ maths teacher
Thank God, I’m getting richer
Gone are the days, mgbe men afụlọọ nri lie, mpa, na before before
Gone are the days, mgbe men na-akpa aluminum, mpa, na before before
Gone are the days, mgbe men nọ na nleka
We are born in the street, mpa, but the dream is to be rich and never to die in the streets
[Chorus]
Dreams of isewa na Lamborghini, Amen
Dripping in Louis Vuitton, Amen
Mgbada ga-e-chest billing, Amen
Me and my ****, we up, Amen
Stuck in this grind for life, I keep it 100, 1 + 99
Dripping in Louis Vuitton, Amen
Me and my ****, we up
[Chorus]
Dreams of isewa na Lamborghini, Amen
Dripping in Louis Vuitton, Amen
Mgbada ga-e-chest billing, Amen
Me and my ****, we up, Amen
Stuck in this grind for life, I keep it 100, 1 + 99
Dripping in Louis Vuitton, Amen
Me and my ****, we up
[Verse 3]
Ebe dị money nọ ka mụnwa nọ
Conductor adịlọọ e-use calculator
Ogbe m si bịa adịlọọ enwe governor, n’ogbe ndi nepa na e-use generator
Chukwu adịgo m high, take-zie m higher, ka m pasa na elevator
N’ime ogbe, ụmụ alọba na-etiche ụmụ alọba, sị ụmụ alọba ha naba na o nwelọọ
I’m going hard, ogbe told me go harder, maka ndị Anglican adịlọọ ekpe Catena
I’m getting rich, hustling to get richer, maka 500 bụ one bag Arizona
Smoking loud in a Lambo' bụ the dream
Ibute ike ka Emeka Offor bụ the dream
Anyị na-achụpado the bag by any means, maka ebe anyị si, we were never rich
Gone are the days, mgbe men na-afụlọọ nni lié
Mpa, na before before
Gone are the days, mgbe men na-akpa alumi, mpa, na before before
Gone are the days, mgbe men nọ na nleka
We are born in the street, mpa, but the dream is to be rich and never to die in the streets
[Chorus]
Dreams of isewa na Lamborghini, Amen
Dripping in Louis Vuitton, Amen
Mgbada ga-e-chest billing, Amen
Me and my ****, we up, Amen
Stuck in this grind for life, I keep it 100, 1 + 99
Dripping in Louis Vuitton, Amen
Me and my ****, we up
[Chorus]
Dreams of isewa na Lamborghini, Amen
Dripping in Louis Vuitton, Amen
Mgbada ga-e-chest billing, Amen
Me and my ****, we up, Amen
Stuck in this grind for life, I keep it 100, 1 + 99
Dripping in Louis Vuitton, Amen
Me and my ****, we up, Amen
Written by: Jeriq Chukwuebuka
instagramSharePathic_arrow_out