Top Songs By Obioha Ogbonna
Similar Songs
Credits
KOMPOSITION UND LIEDTEXT
Obioha Victor OGBONNA
Songwriter:in
Chimobi Martins Asogwa
Songwriter:in
Onyedika Chineke
Songwriter:in
Adaorah Eze
Songwriter:in
PRODUKTION UND TECHNIK
Onyebeat
Produzent:in
Spane5
Produzent:in
Lyrics
Bianu lee
Ihe Chukwu merem
O bia lee
Iheoma Chukwu meremo
Ihe Chukwu merem
Iheoma Chukwu merem
Ihe Chukwu meremo
Iheoma Chukwu merem
Bia lee
Nmesoma ya n'ebem no
O bar'uba
O bar'uba e
Nmesoma ya n'ebem no
O bar'uba
O bar'uba e
Bianu huru
Iheoma o meremo
Chukwu kachasi ihe n'ile
O bar'uba e
O bar'uba e
O bar'uba e
O bar'uba e
Onyerem ndum o
Onyerem oganiru
Onyerem akunuba
Omerem maburu eze
Chukwu bu
Okaka mee
Obu Okaka mee
O ker'uwa n'ile
Ihe Chukwu merem
Iheoma Chukwu merem
Ihe Chukwu meremo
Iheoma Chukwu merem
Bia lee
Nmesoma ya n'ebem no
O bar'uba
O bar'uba e
Nmesoma ya n'ebem no
O bar'uba
O bar'uba e
Bianu huru
Iheoma o meremo
Chukwu kachasi ihe n'ile
Bia le
Bia le
Bia le
Bia le
O Kariri a kari
Bianu huri iheoma
Chukwu meremo
O Kariri a kari
O guorom oria jim
O Kariri a kari
Onyere ndi muozi
Iwu na isim
O Kariri a kari
O ker'uwa n'ile
Ihe Chukwu merem
Iheoma Chukwu merem
Ihe Chukwu meremo
Iheoma Chukwu merem
Bia lee
Nmesoma ya n'ebem no
O bar'uba
O bar'uba e
Nmesoma ya n'ebem no
O bar'uba
O bar'uba e
Bianu huru
Iheoma o meremo
Chukwu kachasi ihe n'ile
O bar'uba e
O bar'uba e
Bia le
O bar'uba e
Onyerem akunuba
Omerem maburu eze
Onyerem akunuba
Omerem maburu eze
Omerem maburu
Ogaranya o
Omerem maburu
Ogaranya o
Olisa do
Onye di ka Chukwu
Mmalite na ogwugwu
O
Si na ebighi ebi
Ruo mgbe ebighe ebi
O dighi agba mwe
Okaka
Mmmhm
Maka na Iheoma
I na e meremo
Agama turu gi
Mma mma
Omeokachie
Agama ebuli Gi elu
Maka na Ibu Dike
Agama ebuli Gi elu
Maka na Ibu Okaka
Ekene diri Chineke
Onye ker'uwa nile
Otito diri Chineke
O kariri a kari
Odighi onye dika Gi
I kachasi ihe n'ile
I kachasi ihe n'ile
Ewo!
Ihe Chukwu merem
Iheoma Chukwu merem
Ihe Chukwu meremo
Iheoma Chukwu merem
Bia lee
Nmesoma ya n'ebem no
O bar'uba
O bar'uba e
Nmesoma ya n'ebem no
O bar'uba
O bar'uba e
Bianu huru
Iheoma o meremo
Chukwu kachasi ihe n'ile
Nara ekele
Nara otito
Writer(s): Onyedika Chineke
Lyrics powered by www.musixmatch.com